Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

efcc

Ihe EFCC boro Cubuna Prime Minister

A ma Lucky Uchechukwu Ndukwe dịka Cubana Prime Minister bụ onye ọrụ ebe oringo Akụkọ ọhụrụ apụtala n’isi nwaamadị Lucky Uchechukwu Ndukwe, onye e ji Cubana Prime Minister mara, bụ otu n’ime ndị nlekọta ụlọọrụ Cubana Group. Nwa amadị a…

EFCC NWUCHIRI AKA CHIBURU STEETI ANAMBRA.

EFCC NWUCHIRI AKA CHIBURU STEETI ANAMBRA. Obiano bụ aka chiburu Anambra steeti site n'afọ 2014 ruo 2022 bụ onye Aguleri nke dị n'okpuruọchịchị Anambra North. O ji ọkọlọtọ ndị All Progressive Grand Alliance, APGA, were chia Anambra