Edo steeti: APC dọrọ aka ná ntị megide ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke agbụrụ tupu afọ 2024
Otu onye isi otu All Progressives Congress (APC) na Edo Steeti, Mr Martins Sadoh, ekwuola na ikike ndị na-azọ ọkwa kwesịrị ikpebi nhọrọ onye ga-anọchi Gọvanọ Godwin Obaseki na 2024 na ọ bụghị agbụrụ.
Sadoh, onye ọkachamara nchekwa nke…