Ntuliaka Ebonyi: APC emeriela na okpuru ọchichi iri na atọ
Ntuliaka nke okpuru ọchichi emere na Steeti Ebonyi, ụlọ ọrụ n’ahụ maka ntuliaka elu nke akporo (Ebonyi State Independent Electoral Commission EBSIEC),kwuru na otu ndorondoro the All Progressives Congress (APC)merichara ọkwa onyeisioche…