Prezidenti Tinubu zutere Asari Dokubo
Onye isi ala Naijiria bu, Bola Tinubu na-ezute ugbu a onye bụbu onye ọgba aghara Niger Delta, Asari Dokubo na State House, Abuja.
Dokubo rutere n'Aso Rock Villa n'ihe dịka elekere iri na otu nke ụtụtụ mgbe nke ahụ gasịrị, ya na…