Novak Djokovic apụọla mba Australia
Mịnịsta na-ahụ maka nbata na ọpụpụ na mba Australia bụ Alex Hawke ekwuola na ọpịa Tenịsị mba ụwa bụ Novak Djokovic apụola mba ahụ ugbua.
N'ozi ya o dere "A nabatara m mkpebi ụlọikpe 'Federal Court' nke mba Australia".
Hawke ji ikike!-->!-->!-->!-->!-->…