Ahụike Mmadu iri ise na asato ebutala oria COVID-19 na Shanghai CHIDI IGWE May 2, 2022 0 Shanghai nke mba China achoputala mmadu iri ise na asato ohuru butere oria COVID-19 cases,ebe akana enyocha otutu mmadu na Beijing ka odi ugbua.