Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

chief imam

Gọvanọ Zulum akasiela Chief Imam nke Borno 

Aka n’achi Steeti Borno bụ,Gọvanọ Babagana Umara Zulum nọrọ n’abali ọbọchi Satọọde kasie ezinulo Yarima Gimba obi maka ọnwụ nwa ha nwoke,nwanne ha bụ,Mohammed Yarima Gimba onye gbara afọ iri ise na abụọ tupu ọla mụọ n’ụbọchi Tuuzde