Chaịna na Kanada ga-emegwara dịka ụtụisi Trump manyere na ngwaahịa ha
Mba Kanada na Chaịna edila njikere imegwara ma manye ụtụisi na ngwa ahịa e si mba Amerika atụbata na mba ha abụọ.
Chaịna na Kanada kwuru nke a dịka iwu Onyeisiala mba Amerịka bụ Donald Trump manyere na ngwaahịa e si mba abụọ ahụ ebubata…