Ụlọ mmeputa ntu Cement ga eguzobe Ụlọ Akwụkwọ Na-emeputa Block
N'ịgbasi mbọ ike ibelata ọnụ ọgụgụ ụlọ dara ada na Naịjirịa, onye isi ndị na-emepụta ciment, Dangote Cement Plc na-ekwu na ọ na-ezube iguzobe Ụlọ Akwụkwọ Block Mooulders.
Ụlọ akwụkwọ ahụ, dị ka Ụlọ ọrụ ahụ si kwuo, a ga-ahazi ma kwadebe…