Nnyocha Na-Aga N’ihu N’Ụlọ Akụ Etiti Nke Naijiria
Onyeisiala Bola Tinubu na-ekwu na a na-eme nyocha zuru oke nke ụlọ akụ etiti nke Naijiria, ebe a na-emezigharị nke ọma aha ndebanye aha ndị ọrụ obodo.
Onyeisiala kwupụtara nke a mgbe ya na onye isi oche nke ụlọ akụ ụwa, Maazị Ajay Banga…