EFCC ewepụtara aha ụlọọrụ adịgboroja 58 ma dọọ ọhanaeze aka na ntị
Ụlọọrụ na-ebu agha emegide mpụ na nrụrụaka bụ Economic and Financial Crime Commission (EFCC) adọọla ahanaeze aka na ntị banyere ọrụ aka ụlọọrụ adịgboroja na Naịjirịa.
EFCC mere ka a mata nke a n’akwụkwọ ozi ha bipụtara n’ịntaneti…