Pope akpọọla ụkọchukwu ụka Katọlik na Gaza, kasie ya obi dịka ọgụ ka na-ada
Pope Francis akpọọla ụkọchukwu na-elekọta ndị ụka Katọlik na Gaza bụ ụkọchukwu Gabriel Romanelli iji kasie ya obi maka ọgụ na-aga n'ihu na mpaghara ahụ ugbua.
Romanelli kwuru na Pope Francis gwara ya na ọ na-ekpe ekpere "ka udo chịa…