Ọkụ: Onye isi ala Tinubu na-akasi ọchịchị Canada obi
Onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Ahmed Tinubu adọla ndị gọọmentị Canada akasi maka ọkụ ọkụ ụbọchị Mọnde gbara n'ụlọọrụ Canada High Commission n'Abuja.
O mesiri ndị ọchịchị Canada obi ike na nkwado zuru oke nke gọọmentị Naijiria na enyemaka…