Don Brymo Uchegbu: Ihe i kwesịrị ịma maka onye ejije Nollywood a lara mmụọ
Onye ihe ejije Nollywood a ma ama bụ Don Uchegbu a ma dịka 'Don Brymo' anwụọla ka ọ gbachara afọ 56.
Uchegbu, nwụrụ n'ụtụtụ Tozde ka ọ rịachara ahụ nwa oge.
Odogwu ahụ e ji ime agwa eze maọbụ okenye Igbo n'ihe ejije daara ahụ dịka ọ…