Browsing Tag
Britain.
Akwụkwọ ekpuhere na-egosi na mba Briten nwere ndị agha nọ na Yukren
Akwụkwọ ndị ekpughere na-egosi na mba Briten so na mba ndị nwere ndị agha pụrụiche na-alụ ọgụ na mba Yukren.
Ya bụ ekpughere gosiri na mba Briten nwere ndị agha iri ise, Latvia ndị agha iri na asaa, Fransị ndị agha iri na ise, Amerịka ndị…
Charles III, onye ọchịchị ọhụrụ nke Britain .
onye ọchịchị ọhụrụ nke Britain .
Naijiria etoola onye Prime Minista ọhụrụ nke mba Britain
Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari na aha goomenti na ụmụamala Naijiria,etoola Prime Minista ọhụrụ nke mba Britain bụ, Liz Truss,dika owere ọkwa ọchichi.
Prezidenti soro onye jibu ọkwa dika Secretary of State for Foreign, Commonwealth and…
Naijiria arịọla ka e weghachi ya ihe ọdịnaala ndị e kwakọọrọ na Britain.
Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi gwara gọọmentị Britain ka ha zaa arịrịọ gọọmentị Naịjirịa.