Mba ụwa Otu n’ahụ maka Ihe ndị ruuru mmadụ kwuru na Israel tụrụ bọmbụ Phosphorus nke ọcha na Gaza. Chigo Oct 13, 2023 0 Otu n’ahụ maka Ihe ndị ruuru mmadụ boro Israel ebubo na ọ na-eji bọmbụ ọcha phosphorus na-arụ ọrụ agha ya na Gaza na Lebanon.