Onye bụbu Prime Minister UK Blair kwere nkwa ịkwado ọchịchị nke Tinubu
Onye bụbu praịm minista mba Briten, Sir Tony Blair, ekwupụtala na ọ dị njikere ịkwado ọchịchị Asiwaju Bola Ahmed Tinubu na-abata n'ọkwa ọchịchị.Na nkwupụta mgbasa ozi nke ụlọ ọrụ nke Onye isi oche a họpụtara ahọpụta, kwuru na Blair nyere…