Lee ọrụ anọ eji igwe BVAS arụọ na ntuliaka 2023
Ọ fọla ụbọchị iri na isii tupu ụbọchị ntuliaka ọkwa onyeisiala Naịjirịa eruo, ya bụ abali iri abụọ na ise nke ọnwa Febrụwarị afọ 2023.
Kamgbe oge ntuliaka a, otu okwu nke ọtụtụ nụrụla maka ya kwa mgbe kwa mgbe bụ BVAS nke bụ aha ịchafụ…