Otu ndị dọkịta na-akpọ maka nkwado ndị idei mmiri metụtara
Otu ndị na-ahụ maka ahụike na Naịjirịa bụ NMA, akpọkuola ndị Naịjirịa nwere ezi obi ka ha nwee ọmịiko n'ahụ ndị idei mmiri metụtara na mba ahụ niile. Onye isi oche otu na-ahụ maka ahụike na Naịjirịa bụ Dọkịnta Uche R. Ojinmah kpọrọ oku a…