‘Colos’, ‘laughing gas,’ na ọgwụike ndị ọzọ na-ekopu, edula ụfọdụ ndị ntorobia
N’ebe ọnwa Eprelụ, 2023 ndi nta akuko Igbo mere njem ma chọpụta maka ọnwụ otu nwaokorobịa n’akụkụ Surulere, Legọs bụ onye e chee ịṅụ ọgwụike ‘Colos’ dulara mmụọ.
Otu enyi ya gwara ndi nta akuko Igbo na “n’isi ụtụtụ ahụ, anyị batara n’ime…