Lee obodo e ji naanị naịra iri abụọ na ise alụ nwaanyị n’ịgbankwụ
Ịlụ nwaanyị n'ala Igbo so n'emume kachasị oke mkpa.
Ụfọdụ na-ahụta ya ka ihe dị omimi ma dịkwa oke ọnụ.
Mana o were anya na ihe kachasị eri ego n'alụm nwaanyị n'ala Igbo bụ nri na mmanya a na-enye ndị ọgọ.
Nke ahụ abụghị iwu, mana!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->…