ejije na njem nlegharị anya Naijiria arịọla ka e weghachi ya ihe ọdịnaala ndị e kwakọọrọ na Britain. Chigo Jul 6, 2022 0 Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi gwara gọọmentị Britain ka ha zaa arịrịọ gọọmentị Naịjirịa.