Ezuola m ike nke ọma, adịla m njikere maka ọrụ dị n’ihu – Tinubu
Bola Ahmed Tinubu bụ onye meriri ntuliaka ọkwa onyeisiala Naịjirịa nke emere n'ụbọchị 25 nke ọnwa Febrụwarị 2023, alọghachila Naịjirịa.
Tinubu mere njem n'ọnwa Maachị, izuụka olemole e mechara ntuliaka, gaa mba Fransị ka o zuo ike…