Eucharia Anunobi ekwuola nke bụ eziokwu gbasara akụkọ agbamakwụkwọ ya na-ewu ugbua.
Dịka a akụkọ a siri kwuo, ya bụ agbamakwụkwọ kwesiri ịdị n'etiti ya na otu nwaokorobịa gbara afọ iri abuo na asaa nke a sị aha ya bụ Lucky Oparah.
Ya bụ akụkọ kwukwara na agbamakwụkwọ ahụ ga-adị n'ụbọchị iri atọ nke ọnwa Jun afọ!-->!-->!-->…