Egwuriegwu Gọvanọ steeti Naịja:na-eme atụmatụ iwu ụlọ egwuregwu. Chigo Dec 3, 2023 0 Mohammed Umaru Bago ,Gọvanọ steeti Naịja kwuru na ọchịchị ya na-eme atụmatụ iwu ụlọ egwuregwu.