Lee ihe na-eme n’etiti Peter Obi na Gọvanọ Benue steeti bụ Fada Hyacinth
Peter Obi bụbu Gọvanọ Anambra steeti ma bụrụkwa onye ji bụ otu ndọrọndọrọ ọchịchị Lebọ patị zọọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa n’afọ 2023 na Gọvanọ na-achị Benue Steeti bụ Fada Hyacinth Lormen Alia enweela nghọtafe.
Mmadụ abụọ a were nghọtafe…