A zụtarala Goodluck Jonathan akwụkwọ ịzọ ọkwa onyeisiala na pati APC
Aka chịburu Naijiria bụ Goodluck Jonathan ajụla ịnabata akwụkwọ ngosi mmasị ịzọ ọkwa onyeisiala APC nke otu ndị Ugwu zụtara ya n'Abuja na Mọnde.
Ọnụ na-ekwuru Jonathan bụ Ikechukwu Eze kwuru na ozi mgbasaozi o zitere ndi ntaakụkọ Igbo!-->!-->!-->…