PDP dọrọ aka ná ntị megide ndi hibere isi n’okpukpe, echiche agbụrụ na steeti Nasarawa.
Ndi otu PDP na steeti Nasarawa adọọla ndị steeti ahụ aka na ntị megide ihibe isi n’echiche okpukperechi na agbụrụ nke na-akpata imebi udo na ịdị n'otu nke ndị mmadụ.