NGO na-azụ ndị nta akụkọ maka mbelata ọdachi na Sokoto steeti
Otu na-abụghị nke gọọmentị "Christian Aid Nigeria Project" ahazila ọzụzụ ụbọchị abụọ maka ndị nta akụkọ banyere ịdọ aka ná ntị mbụ, nzaghachi mbụ na mbelata ihe egwu ọdachi na akụkọ na Sokoto steeti. Ọzụzụ a bụ nke e mere na Dankani Guest…