Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

ahuoku

Etu ị ga-esi jikwaa ahụ ọkụ

Ọ dị mkpa ime ihe ngwangwa ma onye agadị nwee ọbụladị ntakịrị ahụ ọkụ. Ọ bụrụ na mmadụ nwee ahụ ọkụ, ọ dị mkpa ka e jikwaa ya ngwangwa, ma ọ bụghị ya, mmiri dị mmadụ n'ahụ nwereike ịgbatu. Ọ bụrụ na ahụ ọkụ na-anọte aka, ọ na-esiwanye…