Ahụike: VP Osinbajo ekwuputala obi ụtọ ya nye ndi Naijiria
Osote onyeisiala Naijiria bụ, Ọkanmụta Yemi Osinbajo ekwuputala obi ụtọ ya nye ndi ala anyi dika ọgbakechara na ahụike ya.
Ọkanmụta Osinbajo mere ka amata nkea site nke obinyere aka n’akwụkwọ bụ nke odeputara na igwe Twitter handle…