Ihe karịrị nde mmadụ otu nari iri abuo na abuo chere agụụ ihu – UN
Ụlọ ọrụ United Nations ekpughere na ihe karịrị nde mmadụ otu nari iri abuo na abuo na-eche agụụ ugbu a gburugburu ụwa n'ihi oke ihu igwe, esemokwu na ọrịa COVID-19.
Ụlọ ọrụ ndị gụnyere otu nri na ọrụ ugbo; Ego mba ụwa maka mmepe ugbo;…