Tariff increases: Tinubu, ụmụ Naijiria na-ekubizi ume n’ihi ụfọdụ atụmatụ gị- Afenifere
Otu jịkọrọ ndị Yoroba a kpọrọ Afenifere akpọkuola onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ka o jiri ọsọ kwụsị atụmatụ itinye ego n'ụgwọ ọkụ latrik nakwa itinye ụtụisi maka ndị nwere ụgbọala na "atụmatụ mmekpa ahụ" ndị ọzọ Gọọmentị na-akwado itinye.…