Gọvanọ Adeleke gbalahụrụ atụmatụ ndị chọrọ igbu ya – Gọọmentị Osun
Gọvanọ Osun steeti bụ Ademola Adeleke agwaala ọha ka ha nọrọ jụụ dịka ọgbaghara dapụtacjhara n’akụkụ Osogbo nke steeti ahụ bụ ebe ọ gara sonye emume ekpere maka emume ụka alakụba nke Eid-El-Kabir.
Ụfọdụ ihe onyonyo na-efegharị na soshal…