Browsing Tag
abuja
N’isi obodo Naijiria,ngalaba n’ahụ maka nchịkwa e hibela atụmatụ ịgba anụ ụlọ ruru nde abụọ ọgwụ…
Ọgwụ mgbochi a ga- amalite na ngalaba ebo isii di n’ obodo Abuja bu isi obodo Naijiria.
Atụmatụ igba ogwu mgbochi ga ebido na nyanya n’ulo ogwu anumanu di na Abuja.
Onye ode akwukwo oru ubi na mepe obodo Abuja!-->!-->!-->!-->!-->…
Mega concert ga-eme na Abuja.
N'ihi ihe ịga nke ọma nke ihe nkiri Mega nke e mere na Lagos steeti n'abalị iri na otu nke ọnwa Juun, afọ 2022, ndị na-ese ihe na Naịjirịa na ndị Independent Nigerian Electoral Commission (INEC), kwetara ime ya n'Abuja.
!-->!-->!-->!-->…
Prezidenti Buhari enyela Tinubu ọkọlọtọ APC
Onyeisiala Naijiria bụ, Muhammadu Buhari enyefela ọkọlọtọ otu All Progressives Progress (APC) n’aka onye ga azọrọ otua ọkwa onyeisiala bụ, Bola Tinubu.
O nyefere nkea taa bụ ụbọchi Wenezde n’ogige Eagle Square dina Abuja,dika Tinubu!-->!-->!-->…