Drug Enforcement Agency Anwuchiela onye na atu mgbere ogwuike na Abia
Ulo oru n’ebu agha megide itu mgbere ogwuike na’ala Naijiria nke akporo National Drugs Laws Enforcement agency, NDLEA anwuchiela nwamadi a na atu mgbere ogwuike bu,Onyeaghalachi Stephen Nwagwugwu bu onye amalitere chowa kamgbe afo itolu.…