Browsing Category
Mba ụwa
Naijiria ka bụ noo isi n’etiti UK-British High-Commissioner
Kọmishọna ukwu Britain na Nigeria Catriona Liang, na-ekwu na mba ahụ bụ isi n'Africa ma na-anọgide na-ejikọta na ihe kachasị mkpa nke United Kingdom n'ọtụtụ akụkụ nke mmasị dịka nchekwa, ahia, mgbanwe ike na mgbanwe ihu igwe.…
Ka esi nabata Igbe Ezenwaanyị Elizabeth II n’Obieze Buckingham
Ndị mmadụ kwụ n'ahịrị na mpụta Obieze Buckingham tipuru mkpu dịka ụgbọala bụ ahụ Ezenwaanyị Elizabeth II nwụrụ banyere n'Obieze ahụ.
Eze Charles III, ụmụ ya abụọ bụ Ọkparaeze William na Ọkparaeze Harry nakwa ndị ezinaụlọ ya niile so na…
Queen Elizabeth II: Ntuziaka sịte n’ụbọchị ruo n’ụbọchị maka ya
Igbe ozu Ezenwaanyị Elizabeth II esila Balmoral rute Edinburgh iji malite emume nkwanyeugwu ikpeazụ tupu olili ya n'ụbọchị Mọnde 19 nke ọnwa Sepụtemba.
Ndị mmadụ ga-enwe ohere inye Ezenwaanyị nsopụrụ ikpeazu, dịka a ga-edowe ozu ya na…
Charles III, onye ọchịchị ọhụrụ nke Britain .
onye ọchịchị ọhụrụ nke Britain .
Queen Elizabeth II anwụgo.
Queen Elizabeth II, onye ọchịchị kacha ogologo na UK anwụọla na Balmoral dị afọ 96.
Ezinụlọ ya gbakọtara n'ụlọ ya Scottish mgbe nchegbu gbasara ahụike ya na mbụ na Tọzdee.
Nwanyị Queen bịara n'ocheeze na 1952 wee chịa afọ…
Enweghi onye nyere m ego ọbụla – Peter Obi
Ụfọdụ na-ekwu na Peter Obi, onye na-azọ ọkwa onyeisiala Naịjirịa na 'Labour Party', na-ada iwu site n'ịrịọ enyemaka na mba ofesi maka ọkwa ọ na-azọ.
Peter Obi ji ọkọlọtọ Labour Party azọ ọkwa onyeisiala Naịjiria, asaala ndị na-ekwu na ọ…
Gọvanọ Steeti Kebbi ekposala ndi isi ọchichi
Aka na achi Steeti Kebbi mpaghara North-West ala Naijiria bụ, Atiku Bagudu ekposala ndi isi ọchichi Steeti Kebbi taa bụ abali asaa nke ọnwa Septemba afọ 2022.
Akụkọ a dina akwụkwọ nke ode akwọkwọ gọọmenti Steetia bụ, Babale Umar…
Naijiria etoola onye Prime Minista ọhụrụ nke mba Britain
Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari na aha goomenti na ụmụamala Naijiria,etoola Prime Minista ọhụrụ nke mba Britain bụ, Liz Truss,dika owere ọkwa ọchichi.
Prezidenti soro onye jibu ọkwa dika Secretary of State for Foreign, Commonwealth and…
‘Okra’ o nwere ike ibutere nwoke amụghị nwa?
Ọkwụrụ bụ otu n'ime ihe oriri kacha edozi ahụ
Ọkwụrụ so n'otu ihe oriri kacha edozi ahụ dịka nnyocha dị iche iche si gosi.
Mana ụfọdụ na-ekwu na o nwekwara ike ime nwoke agaghị enwe ike ịtụwa nwaanyị ime.
Otu dọkịta a ma ama na…
Liz Truss abụrụla onyeisiala mba UK
Ndị ọchịchị mba Uk akpọpụtala Liz Truss dịka onyeisiala ha.
Truss kelere ndị igwu na ibe ya nakwa ezinaụlọ nandị enyị maka nkwado ha nyere ya.
Ọ sị na ya ga-etinye anya maka ịme ka ọkụ bụrụ anyụanyụ na mba ahụ ma meekwa ka ọnụahịa…