Browsing Category
Omenala
Ka esi nabata Igbe Ezenwaanyị Elizabeth II n’Obieze Buckingham
Ndị mmadụ kwụ n'ahịrị na mpụta Obieze Buckingham tipuru mkpu dịka ụgbọala bụ ahụ Ezenwaanyị Elizabeth II nwụrụ banyere n'Obieze ahụ.
Eze Charles III, ụmụ ya abụọ bụ Ọkparaeze William na Ọkparaeze Harry nakwa ndị ezinaụlọ ya niile so na…
Queen Elizabeth II: Ntuziaka sịte n’ụbọchị ruo n’ụbọchị maka ya
Igbe ozu Ezenwaanyị Elizabeth II esila Balmoral rute Edinburgh iji malite emume nkwanyeugwu ikpeazụ tupu olili ya n'ụbọchị Mọnde 19 nke ọnwa Sepụtemba.
Ndị mmadụ ga-enwe ohere inye Ezenwaanyị nsopụrụ ikpeazu, dịka a ga-edowe ozu ya na…
Ihe butere esemokwu n’etiti Atiku Abubakar, Nyesom Wike na Ayo Iyorcha.
Na mkparịtaụka ya na ndi ntaakụkọ nwere, George sị na ọ bụ etu e si kesa ndị ji ọkwa ọchịchị na PDP na-ese okwu.
Ọ sị na otu n’ime ndị a bụ mpaghara ebe onye onyeisioche pati ahụ si pụta.
George sị na ndị tọrọ ntọala ọchịchị onye kwuo…
Egwu ọdịnala e ji mara ndị Igbo
Omenala bu odi bee ndi,iti na ịgba egwu ọdịnala bụ otu n’ime omenala e ji maara ndị Igbo niile, nke ha ji egosi etu obi dị ha kwa mgbe.
O nweghi emume ọbụla ndị Igbo na-eme ka egwu ghara ịdị na ya.
Etu nnu na-atọ na nri bụ ka egwu dị…
Ihe jikọrọ ndị Igbo na ndị Ịgala
Ndị Igbo ụfọdụ nwere nkwenye na ọ bụ nna nna ha ochie bụ Eri mụtara nwa zọpụrụ ije gawa Eri dị na Kogi steeti, ebe ndị ndekọ ihe mere mgbe ochie n’ala Igala na-ekwu na ha esighị Igbo kama na Igbo si na mpaghara ahụ pụta.
Ayegba Abdullahi…
Ihe ndị ụka Katọlik anaghị anabata ndị mmadụ na-eme
E nwere ụfọdụ ihe ọtụtụ ndị mmadụ nabatarala dịka ihe ndị nwereike inyere ndụ aka, mana ọ bụghị ihe ndị ahụ niile ga-ekwe omume.
A bịa n'ihe ndị ahụ, ụfọdụ okpukperechi na-asọ ha nsọ, ọkachasị ụka Katọlik.
Na nso nso a, otu ụkọchukwu…
Ka emume igba olo si aga na Ekoli,Edda
Ekoli, Edda di n’Ebonyi steeti bu obodo malitere gboo chekwawa umunwaanyi maka ituta ime mkpuke, ibute oria na-efefe nakwa mmeru umuaka site n’omenala ha kporo igba olo.
Olo bu iyi di n'Ekoli burukwa Arusi nke ndi obia anaghi aga bu nke…
‘Okra’ o nwere ike ibutere nwoke amụghị nwa?
Ọkwụrụ bụ otu n'ime ihe oriri kacha edozi ahụ
Ọkwụrụ so n'otu ihe oriri kacha edozi ahụ dịka nnyocha dị iche iche si gosi.
Mana ụfọdụ na-ekwu na o nwekwara ike ime nwoke agaghị enwe ike ịtụwa nwaanyị ime.
Otu dọkịta a ma ama na…