Browsing Category
Omenala
Emir nke Kontagora na Steeti Niger nwetala ikikere ọrụ
Gọvanọ Abubakar Sani Bello nke Niger steeti enyela ndị ọrụ ụlọ ọrụ n'aka 7th Sarkin Sudan nke Kontagora, Royal Highness, Alhaji Muhammad Barau Mu'azu II na Kontagora, Niger State.…
Minista mba ofesi Russia zutere Onye isi ala Eritrea.
Minista mba ofesi Russia zutere Onye isi ala Eritrea.
OMENALA:Ihe mere nwanyi ji alu nwanyi n’ala IGBO.
Ihe mere nwanyi ji alu nwanyi n’ala IGBO.
Akwụkwọ ego naịra ọhụrụ anaghị aṅacha aṅacha – CBN
Ụlọakụ etiti nke ala Naịjirịa ekwuola na akụkọ na-efegharị n’igwe nzirikota ozi soshal midia nke na-ekwu na naịra ọhụrụ ha wepụtara na-aṅacha aṅacha bụ asị ọcha.
Ha kwuru nke a site n'akwụkwọ ozi nke otu onye isi ha bụ Ahmed Halilu…
Onye bụ Carney Chukwuemeka a yiri ndị Mancity egwu?
Aha nwa ntoroọbịa bụ Carney Chukwuemeka na-ada ebe niile na soshal midịa dịka ndị Chelsea na otu Manchester City zutere onwe ha n'ụbọchị Tọọzde.
Agbanyeghị na Mancity ji otu ọkpụ goolu asataghị nchancha merie Chelsea, etu Chukwuemeka…
Nsogbu dị n’inye nwata ọgwụ ụkwara
Dọkịnta Aggarwal kwuru na ọgwụ nwereike ime ka nwata na-arahụ ụra karaịa etu o kwesịrị. Lee nkọwa ndị ọzọ o nyere:
"Mgbe nke a mere, ọ bụrụ na e nwere ihe tọrọ n'akpịrị ya, ihe ahụ agaghị enweike ịpụta n'ihi na nwata ahụ ga na-arahụ…
Uru emume ekeresimesi bara nye ndi ụka Christ
Emume keresimesi bụ emume ncheta ọmụmụ onyenwanyi Jeso Kristi dika ndi otu ụka krist si kwekọrita n’elu uwa gba gburugburu. Emume a ka na eme n’abali iri abụọ na ise nke ọnwa Dicemba kwa afọ ọbụla,ọbụ oge…
Anwụchiela onye uweojii a sị gbagburu otu nwoke na Legọs steeti na Tuzde
Ndị uweoji Legọs steeti ezipụtala ozi na ha nwụchiri otu onye otu ha a na-ekwu gbagburu otu nwaamadị onye nkiti a kpọrọ Gafaru Buraimoh na Tuzde n’akụkụ ogige ụlọ Happy Land Estate, Ajah.
N’ozi ha zipụtara n’akara Twitter taa bụ Wenezde,…
Ndị ekperima awakpola ụlọọrụ Inec dị n’Oru West
Ụlọọrụ na-ahazi ntuliaka n’ala Naijiria bụ Independent National Electoral Commission (INEC) ekwuola na ndị ekperima wakporo ụlọọrụ ha dị n'okpuru ọchịchị Oru West n'Imo steeti.
Dịka Inec si depụta n'akara Twitter ha, mwakpo a mere n'ebe…