Browsing Category
Akụkọ na ewuewu
Ndị ọka ikpe ọhụrụ nke Ụlọikpe Kasị Elu ka a ga-aṅụ iyi ọrụ
Ndị ọkaikpe iri na otu a họpụtara ọhụrụ nke Ụlọikpe Kasị Elu nke Naijiria ga-aṅụ iyi na nkwado ha taa bụ abali iri abuo na isii nke onwa Febrụwarị , 2024.
Onye isi ọka ikpe nke Naijiria, Justice Olukayode Ariwoola, ga-enye ndị ọka ikpe…
Ihe mere EFCC jiri wakpoo ‘Bureau d’Change’ dị n’Enugwu nakwa ebe ndị ọzọ
Ndị ụlọọrụ EFCC bụ 'Economic and Financial Crime Commission' na CBN bụ 'Central Bank of Nigeria' wakporo ọdụ mgbanwe ego dọla na ego ndị ọzọ dị n’Owerri Rd Asata Enugwu taa.
Ha bịakwasara ha na mberede nke butere 'oke na ngwere n'ọsọ' na…
Ndị uweojii ekwuola ihe mere ha jiri nwuchie Onyeisioche Labour Party
Ndị uweojii ekwuola ihe mere ha jiri nwuchie Onyeisioche Labour Party bụ Julius Abure na Benin, Isiobodo Edo Steeti.
Ọnụ na-ekwuru ngalaba ndị uweojii Zone 5 bụ Tijani Momoh gwara ndị ntaakụkọ na ha nwuchiri Abure maka ebubo dị iche iche.…
Onye ndu Naijiria na-ezute Yakubu Gowon
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu na Wednesde zutere onye bụbu onye isi ala, General Yakubu Gowon (lagoro ezumike nka) na Villa Presidential, Abuja iji kparịta okwu metụtara nsogbu na mpaghara mpaghara West Africa.
Mgbe…
Onye isi ala Tinubu ahọpụtala Hafsat Bakare onye isi NFIU ọhụrụ
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu akwadola nhọpụta nke Nwada Hafsat Abubakar Bakari ka ọ bụrụ onye isi / onye isi nchịkwa nke Nigerian Financial Intelligence Unit (NFIU), ruo mgbe ndị Senate kwadoro ya.
Bakare ‘mere ka amara na…
Eletrik: Ndị omebe iwu na-akpọ ka a kwụsịtụ iwepụ ego enyemaka ezubere iche
Ụlọomeiwu Naịjirịa arịọọla Gọọmenti etiti mba ahụ arịrịọ ka ha hapụ iwepụ ego enyemaka ọkụ latrik, ọkachasị n'ihi ihe isi ike na-adị n'ụwa niile.
Nkwụsi ike nke ụlọomeiwu Sineti pụtara ka ha nwechara ntụle nke ọma na nkwado ha…
Onye isi ala Tinubu họpụtara Nandap ka ọ bụrụ Comptroller General, Immigration Service
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ahọpụtala Kemi Nanna Nandap ka ọ bụrụ Comptroller-General nke Nigeria Immigration Service (NIS), malite na Maachị 1, 2024.
Nkwupụta nke ọnụ na-ekwuchitere onye isi ala, Ajuri Ngelale binyere aka…
Onye ndu Naijiria kwughachiri nkwa imelite ahụike maka ụmụ amaala
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu kwusiri ike nraranye ya n'ịkwalite ahụike maka ndị Nigeria niile site na itinye ego na mpaghara ma n'ime ụlọ na site na mmekorita ya na mba ụwa.
O mere nke a n'oge nzukọ ya na Prọfesọ Benedict…
Abuja: Onye isi ala Tinubu na-akọwapụta ihe ọ rụpụtara
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu, na-ekwu na ọchịchị ya n'ime ihe na-erughị ọnwa itoolu dekọtara ihe ndị dị mma na mpaghara dị iche iche.
O kwuru nke a n'oge mmemme mmeghe nke 2024 first plenary meeting of Catholic Bishops…
Onye isi ala Tinubu alaghachila n’Abuja ka ọgbakọ AU gachara
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu alọghachila n'Abuja ka ọ gachara njem ụbọchị anọ na isi obodo Etiopia, Addis Ababa, ebe o sonye na nnọkọ nkịtị nke iri atọ na asaa nke ọgbakọ ndị isi obodo na gọọmentị nke African Union (AU).
Onye…