Browsing Category
ejije na njem nlegharị anya
Burna Boy na-anata asambodo nke UK.
Burna Boy's '' na-anata asambodo nke UK.
2022 Felabration ejikerela ibido.
2022 Felabration ejikerela ibido.
Enweghị ihe nkiri Naijiria tozuru oke maka Oscars 2023 – Kọmitii.
Enweghị ihe nkiri Naijiria tozuru oke maka Oscars 2023 - Kọmitii.
Idowest gosiri Peruzzi, ndị ọzọ na EP ‘Chico Amante’ ọhụrụ.
Idowest gosiri Peruzzi, ndị ọzọ na EP 'Chico Amante' ọhụrụ.
Prezidenti Buhari etoola nwafọ ala Naijiria maka ituru-ugo
Onyeisiaala Naijiria bụ,Muhammadu Buhari etoola onye ji ọkwa dika Executive Director (Networks) of Niger Delta Power Holding Company (NDPHC bụ, Engineer Ifeoluwa Olusola Oyedele,maka ituru-ugo “Voice Achievers African Man of the Year.”…
Ndị tọọrọ tọhapụrụ ndị ome ihe nkiri Nollywood bụ Clemson Cornel, Cynthia Okereke.
ntọhapụ ndị na-eme ihe nkiri Naijiria, Clemson Cornel na Cynthia Okereke...
Etu m si eji ihe na-emetọ obodo eme ka obodo maa mma
Collins Asiegbu bụ nwa okoroọbịa na-eji mkpakara igwe na ọkụ emepụta ihe nka mara mma.
Asiegbu onye Anambra steeti gụrụ 'Fine and Applied' arts na mahadum Nnamdi Azikiwe nke dị n'Anambra Steeti.
Ọ gụchara mahadum n'afọ 2014.
…
Prezidenti Macron awuchiela mba Cameroon
Onyeisiala mba France bụ, Emmanuel Macron awuchiela mba Cameroon na njem mba atọ na mpaghara Western Africa.
Nkea bụ nke mbu Macron na eme njem kamgbe oweghara ọchichi nke ugboro abụọ,njema bu iji meek a enwe ezi mmekọrita na etiti mba…
Minista mba Russia jere Ethiopia
Onye Minista n’ahụ maka ihe na eme n’mba ndi ọzọ bụ, Sergei Lavrov awụchiela isi obodo Ethiopia, Addis Ababa dika njem ikpeazu nke mpaghara Afrika.
Onye minista gosiri ihe onynyo nnabata ya na tweeter
Onye Minista mba Russia…
Onye na-eme ihe nkiri Naijiria Ada Ameh anwụọla.
Ada Ameh anwụọla.