Browsing Category
Okwun’akuko
Njem nke ngwa egwu kacha ochie dị na Naijiria.
Igbo-Ukwu bụ ndị ama ama nke ndị na-eme akụkọ ihe mere eme, ndị ọkọ akụkọ ihe mere eme na ndị ọkà mmụta ihe ochie, dịka ebe e gwupụtara ihe mgbe ochie nke nnukwu Prọfesọ Cambrdge, Thurstan Shaw mere, n'etiti 1959 na 1964.
Shaw!-->!-->!-->!-->!-->…
EFCC NWUCHIRI AKA CHIBURU STEETI ANAMBRA.
EFCC NWUCHIRI AKA CHIBURU STEETI ANAMBRA.
Obiano bụ aka chiburu Anambra steeti site n'afọ 2014 ruo 2022 bụ onye Aguleri nke dị n'okpuruọchịchị Anambra North.
O ji ọkọlọtọ ndị All Progressive Grand Alliance, APGA, were chia Anambra!-->!-->!-->!-->!-->…
OKWU MAAZI CHARLES SOLUDO KWURU TAA BỤ ETU Ọ GA-ESI CHļA ANAMBRA STEETI.
Ọ sị na ya agaghị enwe oriri na Steeti ahụ ruo mgbe ọkụ latrịk, mmiri, ụbịam, nchekwa batara na steeti ahụ ma kwusie ike na ya agaghị eji ego ndị Anambra gbaa origo.Ọ sị na ọrụ ya ga-agbado ụkwụ na akwụkwọ nke si na ọgbakọ ha mereỌ sị na!-->…
Ihe nwoke Igbo chọrọ na nwaanyị ọ ga-alụ.
Ihe nwoke Igbo chọrọ na nwaanyị ọ ga-alụ
1. Nkwanye ugwu
2. Ezi agwa
3. Ntụkwasị obi
4. Nwaanyị na-adị ọcha
5 Nwaanyị gụrụ akwụkwọ/na-agba mbọ
6 Nwaanyị nwere ọgụgụ isi
7. Nwaanyị mara mma
Kedụ onye na-eketa ala n’omenala Igbo.
Kedụ onye na-eketa ala n'omenala Igbo.
, Mpaghara ala Igbo dị iche iche nwere usoro ha ji eke ala mana ihe gbapụtara ihe n'ime ha niile bụ na diọkpara na-eketa obi nna ya ebe nwa ọdụ na-eketakarị usekwu nne ya.
Ike ala n'omenala Igbo!-->!-->!-->!-->!-->…
UN:EKWELA NKWA IKWADO STEETI BORNU.
Otu United Nations site n’aka ode akwukwo ha bụ Maazi Martin Griffiths ekwela nkwa ikwado Steeti Bornu ya na iweghachi udo na idiko n’otu na mpaghara ahụ..
Nwamadi a kwuru nke a ka ọ gara ihu gọvanọọ Steeti Bornu.
Dika Maazi!-->!-->!-->!-->!-->…