Browsing Category
Ọrụ ugbo na gburugburu ebe obibi
Otu na-agba ndị ụlọ omeiwu bauchi ume ka ha nyefee akwụkwọ iwu mmiri kwadoro
Ulo oru Network for Society, Water and Sanitation (NEWSAN) dị na Bauchi steeti arịọla ụlọ omebe iwu steeti ka ha mee ngwa ngwa wepụta akwụkwọ iwu mmiri kwekọrọ n'iwu maka ọdịmma ụmụ amaala.…
FG, NABG, Horti Nigeria, na enwe mmekọ iji gboo ọrịa nje tomato
Ụlọ ọrụ Federal Ministry of Agriculture and Rural Development, Horti Nigeria, na Nigeria AgriBusiness Group (NABG), ejikọtala ọnụ iji buso ọrịa tomato nke malitere na nso nso a na obodo a maara dị ka Tuta Absoluta. Ndị otu ahụ gosipụtara…
A ga-arụkwa ụzọ Abuja-Kano n’oge adịghị anya
Gọọmenti Naijiria enyela mmesi obi ike na ngalaba abuo na ato nke okporo ụzọ Abuja – Kano ga-arụcha ma nyekwa ya onye isi ala Muhammad Buhari tupu ọ gwụchaa ọchịchị ya n'ọnwa Mee, abalị iri abụọ na itoolu. 2023.
Nkwenye a bụ onye isi ndị…
Otu n’ahụ maka ọrụ ugbo na-ebido mmemme Agri-mentorship iji kwụsị uko nri.
Otu n’ahụ maka ọrụ ugbo na-ebido mmemme Agri-mentorship iji kwụsị uko nri.
Ọnụ ahịa nri dara bụ nke zuru uwa onu .- FAO.
Ọnụ ahịa nri dara bụ nke zuru uwa onu .- FAO.
Kansul na-ekesa ngwa ahịa Agro-chemical, nye ndị ọrụ ugbo Abuja.
Kansul na-ekesa ngwaahịa Agro-chemical, nye ndị ọrụ ugbo Abuja.
NGO na-arụ ụlọ mposi n’ụlọ akwụkwọ.
NGO na-arụ ụlọ mposi n'ụlọ akwụkwọ.
FG na-akpọku steeti ka ha bube atụmatụ nchekwa mmiri ọnụnụ ụzọ.
FG na-akpọku steeti ka ha bube atụmatụ nchekwa mmiri ọnụnụ ụzọ.
Ekit Steeti na njikọ-aka RIFAN na-abawanye nkọpụta osikapa
Gọọmenti steeti Ekiti na ndị ọrụ ugbo Rice Farmers Association of Nigeria (RIFAN) na-arụkọ ọrụ iji kwalite mmepụta osikapa. Nke a bụ onye ndụmọdụ pụrụiche nye gọvanọ n'ihe gbasara ọrụ ugbo, bụ Mazị…
NEMA, NiMet na-achọ ihe iji belata iju mmiri idei na-abịa.
NEMA, NiMet na-achọ ihe iji belata iju mmiri idei na-abịa.