Browsing Category
Ọrụ ugbo na gburugburu ebe obibi
Kano steeti ga-ewulite mbupu Hibiscus
Kọmishọna na-ahụ maka ọrụ ugbo na ihe ndị sitere n'okike nke Kano steeti bụ Dọkịnta Yusuf Jibrin Rurum ekwupụtala na gọọmentị steeti etinyela nnukwu mbọ iji hụ na mgbasawanye ọrụ ugbo hibiscus na steeti ahụ. Kọmishọna a mere ka a mara nke a…
Emir jara gọọmentị Gombe mma maka ịkọ ọka wit
Emir nke Nafada na steeti Gombe, Alhaji Muhammadu Hamza, etoola nkwado gọọmentị steeti ahụ na-enye ndị ọrụ ugbo ọka wit n'alaeze ya n'oge ọrụ ugbo nke afọ 2021.…
Gọọmenti Kogi steeti chọro ka etininyekwuo ego maka ngalaba ugbo
Ndị na-ahụ maka ndị ọrụ ugbo obere n’ala Naijiria, ActionAid, kọmitii mmefu ego na Kogi, akpọkuola Gọọmenti Kogi steeti ka ha kwalite oke ego na-enye ego maka ngalaba ọrụ ugbo.…
IFC,na Microsoft na agba mbo ihu na ọrụ ugbo na-adigide na Afrika
Ụlọ ọrụ ego mba ụwa (IFC) na Microsoft ejikọtala ọnụ iji kwado mgbanwe dijitalụ na mpaghara ọrụ ugbo nke Africa. Na nnọkọ n'oge Adaptation na Agriculture Day na COP27 na Egypt, IFC…
Aga echekwa nri n’afo 2023 – NALDA
Ụlọ ọrụ National Agricultural Lands Development Authority (NALDA) kwupụtara na aga echekwa nri mba ahụ ebe ha na-emesi ndị Naijiria obi ike na agụụ agaghị agụ ha n'afọ 2023.…
Steeti Edo amalitela ikesa ngwa mmiri, iji na-akwado ndị ọrụ ugbo 516.
Steeti Edo amalitela ikesa ngwa mmiri, iji na-akwado ndị ọrụ ugbo 516.
Sinetọ na-akwalite ndị ọrụ ugbo 1,000 na steeti Ebonyi.
Sinetọ na-akwalite ndị ọrụ ugbo 1,000 na steeti Ebonyi
Emeka Offor na ndi otu ya nyere ndị ide mmiri metụtara na osteeti Anambra onyinye ihe enyemaka.
Emeka Offor na ndi otu yanyere ndị ide mmiri metụtara na steeti Anambra onyinye ihe enyemaka.
Gọọmentị Naịjirịa ewepụtala kọmiti na-ebuso ọdachi ide mmiri ọgụ.
‘Gọọmentị Naịjirịa ewepụtala kọmiti na-ebuso ọdachi ide mmiri ọgụ.
E nwere Otu nyere ndị ide mmiri kpara mkpa mkpa na bee ha ego na steeti Anambra .
E nwere Otu nyere ndị ide mmiri kpara mkpa mkpa na bee ha ego na steeti Anambra .