COVID-19: FDA nyere ikike nkwado nke abụọ maka ndị otu adịghị ike.
Nlekọta nri na ọgwụ ọjọọ nke United States (FDA) na Tuesday, nyere ikike inye ọgwụ nkwado nke abụọ nke…
Ụlọikpe Etiopia ga-ahapụ onye nta akụkọ na mgbapụta.
Ụlọ ikpe Etiopia enyela iwu ka ahapụ onye nta akụkọ Etiopia Amir Aman Kiyaro na mgbapụta ka ọ tụrụ mkpọrọ ọnwa…
NDLEA nwetara otu ijeri naira maka akụrụngwa.
Ndị isi ụlọ ọrụ gọọmentị etiti akwadola nchikota ijeri naira 1,069,600 maka ịzụrụ akụrụngwa maka National Drug…
Onye minista n’ahu maka gbatagbata akasiela ndi ọdachi ụgbọ-oloko meturu obi
Onye minister bụ Sadiya Umar Farouq akasiela ezin’ụlọ ndi nile ọdachia meturu obi.
Ụgbọ-oloko si Abuja eje…
Mba Ghana emehela ụzọ esi ebupu ngwa-ahia
Onyeisiala mba Ghana bụ,Prezidenti Akufo-Addo ekwuputala na ha emehela ụzọ si ebu mgwa-ahia bụ nke ha mechiri…
Prezidenti Buhari anabatala mkpesa banyere ihe mberede nke ụgbọ-oloko
Onyeisiala bu,Muhammadu Buhari nọrọ n’ụbọchi Tuuzde nabata mkpesa banyere ihe mberede nke ụgbọ-oloko site n’aka…
Ghana gbapụrụ Naịjirịa n’iko mba ụwa afọ 2022 
Ghana na Naịjirịa gbara nhatanha site n'inye onwe ha otu goolu otu goolu.
Mana Ghana tozuru iso gbaa asọmpi…
Etu ndị ntọọ si toro ọtụtụ mmadụ n’ụgbọ oloko n’aga Kaduna
Akụkọ na-ekwu na-atọrọla ọtụtụ mmadụ na-eme njem ebe egburu otu onye n'ụgbọ oloko si Abuja aga Kaduna na mgbede…
Ụlọ ikpe ajula na agaghi ana Abba Kyari mkpanaka
Ụlọ ikpe Federal High Court dina Abuja isi ala Naijiria ajuula na agaghi ana onye jibu okwa dika deputy…
Otu Super Eagles adila njikere inabata ndi Black Stars
Otu egwuriegwu Super Eagles nke Naijiria adila njikere inabata ndi ogbo ha bụ,Black Stars nke mba Ghana na asọompi…