UN:EKWELA NKWA IKWADO STEETI BORNU.
Otu United Nations site n’aka ode akwukwo ha bụ Maazi Martin Griffiths ekwela nkwa ikwado Steeti Bornu ya na!-->…
Prezident Muhammadu Buhari etoola ndi otu egwuregwu Supa Igulu.
Prezident Muhammadu Buhari etoola ndi otu egwuregwu Supa Igulu etu ha si were mee ka Naijiria nwee olile anya site!-->…
COVID-19: Ndi ọhụrụ butere ya n’Naijiria
Ụlọ ọrụ Nigeria Centre for Disease Control (NCDC) achọputala mmadu otu nari iriisii na atọ butere ọria!-->…
Prezidenti Buhari ga-eje idu n’iyi ọrụ nke onyeisiala mba Gambian
Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari ga ahapu Abuja taa bụ wenezde,jee Banjul,nke Republic of The Gambia,ije!-->…
Novak Djokovic apụọla mba Australia
Mịnịsta na-ahụ maka nbata na ọpụpụ na mba Australia bụ Alex Hawke ekwuola na ọpịa Tenịsị mba ụwa bụ Novak Djokovic!-->…
Etu ikpe Nnamdi Kanu si aga taa n’Abuja
Ikpe dị n'etiti Nnamdi Kanu - onyeisi ndị otu na-achọ nnwereonwe bụ Ipob - na goomentị Naịjirịa, ga-amalitekwa ọzọ!-->…
NCDC achọpụtala ndi ọhụrụ butere ọria COVID-19 n’Naijiria
Ụlọ ọrụ Nigeria Centre for Disease Control (NCDC)edebala mmadu ọnụ ọgụgụ ha di nari atọ na otu gba gburu gburu ala!-->…
Ipob Sit at home: etu osi metuta mpaghara owuwanynwu
Ụzọ dị iche iche tọgbọ chakoo n'isiobodo steeti a, dịka ọtụtụ ndị mmadụ apụtabeghi ịgara mkpa ha.
N'agbanyeghi!-->!-->!-->…
Nelson Okoronkwo bụ nwoke kachasi kwuwa aka ọtọ n’ọrụ oyibo
Ntụrụugo “Mr Integrity” bụ nke a na-enye ndị ọrụ Bekee kwụwara aka ha ọtọ n’ọrụ oyibo n’ala Naịjirịa.
Ọ bụ!-->!-->!-->…
Naijiria ga ezute mba Sudan n’asompi iko mba Afrika taa
Asọmpi a ga-adị n'ọgbọegwuregwu Roumdé Adjia, Garoua, nke mba Kameruun ma ọ kụọ elekere ise nke ehihie Satọde.
!-->!-->!-->…