Gọvanọ Soludo akatọọla ntọrọ onye ome iwu n’Steeti Anambra
Aka n’achi Steeti Anambra,Ọkanmụta Chukwuma Soludo akatọọla etu ndi ntọri si tọrọ onye omeiwu n’anọchite anya!-->…
EFCC nwụchiri Ahmed Idris maka ebubo imefu ego
Akụkọ na-akpọtụ ebe niile na Naijiria kemgbe abalị bụ nnwuchi ngalaba na-ebu agha megide nrụrụaka bụ Economic and!-->…
A zọpụtala ọtụtụ ndịagha Yukren tọrọ n’Azovstal
Mba Yukren ekwupụtala na a zọpụtala narị kwuru narị ndịagha ha tọọrọ kemgbe ọnwa abụọ n' ụlọọrụ mmepụta igwe a!-->…
Onyeisiala Sri Lankan eduola ndo Minista anọ n’iyi ọrụ
Onyeisiala mba Sri Lankan bụ,Gotabaya Rajapaksa nọrọ na Satọọde duo mmadu anọ n’iyi ọrụ dika ndi Minista dika onye!-->…
Mkpa dị n’ịnabata nwunye ọhụrụ n’ala Igbo
N'ụfọdụ ebe n'ala Igbo, a na-anabata nwunye ọhụrụ n'ụzọ pụrụiche.
Tupu a lụọ nwaanyị na ọwụwa anyanwụ!-->!-->!-->…
Ihe ikwesiri ima banyere Genevieve Nnaji
Genevieve Nnaji bụ nwaada Igbo a ma ama n'ime ejije nke aha ya na-akpọtụ na Naijiria na mba ndị ọzọ n'ihi nka ya.
!-->!-->…
Ihe i kwesịrị ịma banyere Goodluck Jonathan
A mụrụ ya n'ụbọchị iri abụọ nke ọnwa Nọvemba 1957.
Ọ gụrụ akwụkwọ ruo nzere PhD na mmụta ịzụ ụmụ anụmanụ nke!-->!-->!-->…
.Ụlọ chi.
. Chi bụ ike karịrị mmadụ ma ọ bụ ike karịrị nke mmadụ na-enweghị ahụ mmadụ. A na-eji ihe onyonyo!-->…
Kedu ka ndị Igbo si arụ ọrụ ugbo?
Ndi Igbo bụ ndi kwenyere na aka aja aja na-ebute ọnụ mmanụ mmanụ.Ya bụ n’ihe gbasara ọrụ ugbo doro ha anya nke!-->…
Onyeisiala Buhari na-asi ndị minista na-apụ apụ n’ọkwa nke ọma.
Onye isi ala Muhammadu Buhari agbaala ndị otu Federal Executive Council (FEC) na-apụ apụ, na-ekwusi ike na ọnụ!-->!-->!-->…