Gbenga Richards nke Nollywood anwụọla
Onwu anapula Nollywood otu onye ọzọ,dika Gbenga Richards anwụọla ka orichara ahu.
Nwa ya nwoke mere ka!-->!-->!-->…
Burnaboy abụrụla onyeisiojii mbụ ineta nturu-ugo anọ n’Afika
Nwafọ Naijiria eji iti egwu were mara bụ,Damini Ebunoluwa Ogulu onye eji Burna boy mara,eturula ugo,dika obu onye!-->…
Onye jibu ọkwa onyeisiala mba Malawi enwetaghi nmeri n’ikpe nkpeghari 
Onye jibu ọkwa dika onyeisiala mba Malawi bụ prezidenti, Bakili Muluzi, enwtaghi nmeri na ụlọikpe nkpeghari bụ nke!-->…
Flying Eagles nke Naijiria etozuola oke maka iko 2023 U20 AFCON
Otu egwu Flying Eagles U-20 nke Naijiria etozuola oke na WAFU Zone B regional tournament site na igba ndi Ivory!-->…
Sinatọ Shekarau ahapula APC,ma sonyere NNPP 
Onye jibu ọkwa dika Gọvanọ nke Steeti Kano bụ, Sinatọ Ibrahim Shekarau, agbapula na otu ndọrọndọrọ All!-->…
Ihe mere m ji akwado onye Ukwu ịbụ Onyeisiala Naịjirịa n’afọ 2023 – Orji…
Aka chiburu Steeti Abia ma bụrụkwa sịnetọ n’anọchite anya mpaghara Abia North bụ Orji Uzor Kalu ekwuola ihe mere o!-->…
Ndi agha chọrọ iweghara ọchichi n’mba Mali
Mali’s military junta nke mba Mali kwuru na achọrọ iweghara ọchichi bụ ndi agha n’izuka gara aga bụ ndi isi agha!-->…
Mmadu itolu anwụọla dika igwe nmanụ gas gbawara n’Kano 
Ụlọ ọrụ National Emergency Management Agency, NEMA n’aha ichafu,kwuru na hana agba mbọ izọpụta ndi mmadu n’ogige!-->…
Ndi agha Naijiria egbuola ndi IPOB anọ
Ndi agha 34 Brigade Obinze egbuola mmadu anọ ndi Indigenous People of Biafra (IPOB) na Eastern Security Network!-->…
Aga amalite imeghie ọdọ-ahia na Shanghai
Shanghai nke mba China bụ ebe eji maka ahia were mara ga-emepe ọdọ-ahia na ebe ana eme isi n’ụbọchi Mọnde,kamgbe!-->…