Ndị ọrụ inshọransị na-akpọku ndị na-ahụ maka ahụike maka ọrụ dị mma ka ha debanyere aha…
Ụlọ ọrụ mkpuchi ahụike mba akpọọla ndị na-ahụ maka ahụike ka ha nye ọrụ dị mma maka ndị debanyere aha ma hụ na!-->!-->!-->…
Gọọmenti Naijiria ekwela nkwa ịkwụsị ọrịa etuto enwe (Monkey pox )- Minista.
Gọọmenti Naịjirịa kwuru n'ụbọchị Sọnde na ha etinyela usoro niile ha ga-esi leba anya na igbochi ọrịa enwe nke!-->!-->!-->…
Emume Jun 12 .
Ihe omume ndị akwadoro maka ụbọchị ọchịchị onye kwuo uche ya nke afọ a jiri emume na Eagle Square, Abuja.
!-->!-->!-->!-->!-->…
Nwunye Gọvanọ Kwara na-akpọ oku ka etinye ego na nchekwa ụmụaka.
Nwunye mbụ nke Kwara steeti na CEO Ajike People Support Center, Ambassador Dr. Olufolake AbdulRazaq akpọwo ka a!-->…
June 12: Ọchịchị onye kwuo uche ya bụ mgba maka obodo ka mma – Gọvanọ Soludo.
Gọvanọ Chukwuma Soludo, CFR, na-ekwu na ọchịchị onye kwuo uche ya n'ụwa nile bụ mgba na-aga n'ihu iji nweta!-->!-->!-->…
Hajj 2022: Kaduna steeti ga-ebufe ndị njem ala nsọ.
A dụrụ ndị njem si Kaduna steeti ume ka ha rube isi n'ụkpụrụ Alakụba mgbe ha na-eme njem.
Onye odeakwụkwọ!-->!-->!-->!-->!-->…
Ụbọchị ochichi onye kwuo uche ya: Anyị agaghị echefu àjà ndị dike anyị chụrụ –…
Ka Naijiria na-eme ncheta ụbọchị ọchịchị onye kwuo uche ya nke iri abụọ na atọ, onyeisiala Muhammadu Buhari!-->!-->!-->…
Kedu ihe ọ pụtara bu ndọrọndọrọ okwu Igbo ENWE Eze?
Igbo enwe eze n'aha ya, anaghị ekwu na IGBO anaghi enwe onye ndu (dị ka onye ọchịchị) n'ọtụtụ obodo!-->!-->!-->…
EJIMA N’ALA IGBO N’OGE OCHIE.
Na mgbe ochie, tutu ọbịbịa ndị Bekee n’ala Igbo, ndị Igbo were ịmụ ejima ka nnukwu ihe arụ. Ọ bụ kwenye ha na!-->…
NITDA na-azụ ndị ọrụ obodo, ndị ọrụ ọha na ọgụgụ dijitalụ.
Ụlọ ọrụ National Information Technology Development Agency (NITDA) zụrụ ndị ọrụ sitere na ụlọ ọrụ gọọmenti!-->!-->!-->…