Steeti Plateau enwetara mmadu abụọ nwere etuto enwe.
Gọọmenti Plateau steeti edepụtala mmadụ abuo butere ọrịa nkita enwe na mpaghara Shendam na ọchịchị Bassa.
!-->!-->!-->!-->!-->…
USDA na-akwalite mgbakwunye bara uru iji mee ka mmepụta Cashew Naijiria dịkwuo elu.
Ngalaba Agriculture nke United states (USDA)'s, West Africa PRO-Cashew na African Cashew Alliance (ACA) na-arụ ọrụ!-->…
Njem Amerika m ga-eme bụ iji gosi omenala Afrika -Davido.
Onye egwu ama ama na Naijiria bụ Davido kwuru na ebumnuche njem Amerika ya bụ naanị iji gosi Afrika.
Davido!-->!-->!-->…
Mgbasa ozi maka ịkụ osisi 2022 malitere na Naijiria.
Gọọmenti Naijiria ewepụtala mkpasa ozi nke ịkụ osisi nke afọ 2022.
Mịnịsta na-ahụ maka!-->!-->!-->!-->!-->…
Corporate Affairs Commission na-agwa ndị ụlọ ọrụ debanyere aha ka ha debanye aha…
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ọrụ (CAC) akpọkuola ụlọ ọrụ ndị debanyere aha ka ha na-edeghachi akwụkwọ maka nkwụghachi!-->!-->!-->…
WTO nyefere ngwugwu azụmaahịa bụ ọ pụrụ iche.
Òtù n’ahụ Maka Azụmahịa Ụwa na Fraịde kwetara nyefee ngwugwu azụmahịa "na-enwetụbeghị ụdị ya" na-emetụta!-->!-->!-->…
Onyeisiala Australia ga-aga nzukọ NATO.
Onyeisiala Australia Anthony Albanese na Fraịde kwuru na ọ ga-aga nzukọ NATO dị mkpa na Madrid na njedebe!-->…
Ndị isi EU na-eleta Ukraine.
Ndị isi France, Germany, Italy na Romania gara Ukraine na Tọzdee wee kwado mba ahụ maka ịbanye na EU, na-ekwu!-->!-->!-->…
Ụlọ ọrụ Naijiria kwadoro ụlọ akwụkwọ e-Learning ruru 109 maka ụlọ akwụkwọ praịmarị.
Federal Executive Council anabatala nkwekọrịta nke nde N964 maka inye akụrụngwa usoro mmụta dabere na!-->!-->!-->…
N’isi obodo Naijiria,ngalaba n’ahụ maka nchịkwa e hibela atụmatụ ịgba anụ ụlọ ruru nde…
Ọgwụ mgbochi a ga- amalite na ngalaba ebo isii di n’ obodo Abuja bu isi obodo Naijiria.
Atụmatụ igba!-->!-->!-->…